Was this article helpful?
0
0
No votes have been submitted yet.
0
No votes have been submitted yet.

Mbunuche akwụkwọ ntuziaka a bụ ka ọ bụrụ ngwaọrụ ga-abara ndị na-aghazi ọgbakọ, ndị nkuzi na onye ọbụla ọzọ ihe gbasara nkuzi asụsụ na omenala na-amasị uru. Akwụkwọ a gụpụtasịrị isiokwu na usoro a ga-agbaso na nghazi ọgbakọ nkuzi asụsụ na omenala. Mbunuche akwụkwọ ntuziaka a bụ ka ọ bụrụ akwụkwọ nrụaka ga-agbaziri ndị obodo ụzọ ma nyekwa ha ntuziaka maka nghazi ọgbakọ nkuzi asụsụ na omenala.

A tụgharịrị ederede a n'asụsụ Igbo maka ndị na-asụ Igbo site n'aka otu Endangered Languages ​Project (ELP). Ekele dịrị ndị a, ndị mere ka ọ dị ire:

  • Onyinye Favour Chibueze, Onye tụgharịrị ya site na Bekee banye n'Igbo
  • Johnson Adewale Akano, Onye nchịkwa ntụgharị asụsụ na mpaghara Igbo
  • Chinedu Daniel Okeke, Onye deziri ma see ihe ndị dị n'ederede a
  • Anna Belew, Onye ntụziaka ihe omume ELP

(English: This is an Igbo localization of the First Peoples' Cultural Council's Culture Camps for Language Learning: An Immersion Handbook.)

 

 

ELP Categories
Language Revitalization, Education, and Learning
Resource Types
Document
Country
Nigeria
Media Image
igbocamps.png
Audience
Community
Tag
Camps, Gatherings, and Group Activities

Source URL: https://www.endangeredlanguages.com/node/102584